Luke 22:37

37Nʼihi na agwa m unu, na a ga-emejupụta ihe ndị a e dere nʼakwụkwọ nsọ nʼime m, A gụkọtara ya na ndị na-emebi iwu. a Nʼezie, ihe e dere banyere m eruwela mgbe ọ ga-emezu.”

Copyright information for IboBIU